goldenKisz(1)

Lyrics: Golden ​Kisz – Agu Boy

Views: 201


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  

GoldenKisz
the International Local Boy, hey

[Chorus: x2] Kpobanum Agu Boy o
Kponum Aguata eh,
kponum Agu Boy o
Kkpnum Onye mma eh.

[Verse 1:] Ndi Aguata eh, anyi na eme ofuma eh.
Anyi nwere ego eh, Anyi na eri ego eh.
Abia na Anambra eh, Anyi na ekwu ekwu eh.
Ife ayi kwuru ka ana eme, Ofu Obi kayi ji eme ife.
maka na Aguata kpuru oto n’ogbo, Obodo edere jim eh.
Ora obodo ana anuru anyi okwu – Uka akpara isi ka eji ekwe ya.
Aguata na Orumba bu nwanne, Ofu Obi kayi si emeife.
Senator Andy Uba, Nwa Aguata eh.
Chukwuma Soludo eh, Nwa Aguata eh.
Flavor n’abania, Old Aguata eh.

[Bridge:] If you think you get money come spend with Aguata Boys!
If you think you can spend spend it on Aguata girls!

[Chorus: x2] Kpobanum Agu Boy o
Kponum Aguata eh,
kponum Agu Boy o
Kkpnum Onye mma eh.

[Verse 2:] Abumu nwa Aguata eh, Nkpologwu kam si eje eh.
anyi na emesi ife ike eh, anyi adighi asikwa ndo
Maka n’umunwayi ayi bu so asa – like tomato Jos ye eh
Mmemme na eme n’obodo eh, osi na Aguata.
Na Orthon Palace kayi na agba Oringo umu guys ana atasi ife ike.
ngwa gbabaram egwu e…..
Kam kubara gi egwu muo….
Maka n’igbabaram egwu e…..
Ora obodo ana ekiri gi ekiri
Maka na ife di mma na anya gbara akwukwo
ife di mma ribem ego eh.
Okori sepu aka na ubo maka ihe di n’ukwu na ona egbukwa egbu.

[Chorus: x2] Kpobanum Agu Boy o
Kponum Aguata eh,
kponum Agu Boy o
Kkpnum Onye mma eh.

[Verse 3:] Agu boy agu boy o………
Ichoro imanu.
Agu boy agu boy o………
Ichoro imanu.
ife I kwuru ka uwa na atule ni a ha,
Ife I guru ka uwa na anuzi a ha.
Mu jebene-jebene puta na Anambra a ha.
Mu jebene-jebene bata na Aguata a ha, eh.
Clasiq na osokwa mu je a ha,
Mr, Roey na obu my Producer a ha.
Coded E biko kpobanu ubo.
(Nwanee ala agbakwana gi dia – DJ watchia ya o, Ayi rue na landabout kayi turn nua (Laugh to end))


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  

More Lyrics Featuring this Artiste:

Tags:
· · · ·

Naija music fanatic!!! Founder of FreeNaijaLyrics.com. Follow me on twitter: @repnaijaartists and @freenaijalyrics . Find me on instagram: @freenaijalyrics . Catch me on the dance floor if you can! #IntermediateStepper

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *