Ibu Chi Muo Album Art(1)

Lyrics: Kharolanim – Ibu Chi Muo

Views: 1321


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  

  Download "Kharolanim - Ibu Chi Muo" (8.4 MiB, 328 hits)

You are the God who is worthy of all praise,
the giver of live and children
Glory to your name
call: Ibu chim o
Resp: Ibu chim o
call: Ibu chim o
Resp: Ibu chim o
call: Ibu chi nke’ji abamba e
resp: Ibu chim o
call: Ibu aka n’gbaji igwe
resp: Ibu chim o

chorus
sole: Eh eh we praise you
all: Nara ekele, nare otuto, Eze ndi eze
Okwerrenkwa mme nkwa le
Chukwu ka’dibia
uzo na kpu nwa
nara ekele, nara otuto
interlude:
you are the God who never fails and changeth not

verse:
Nwannem echegula onwe gi
chukwu anyi nnogi nso
oga egboro gi mkpa hu
oga enye gi udo ahu ichoro
ya bu nu Jehova Jireh
onye na egboro gi mkpa
aka n’agwo oria
Chukwu nke ka nu dibia
ekwu eme

chorus
sole: Eh eh we praise you
all: Nara ekele, nare otuto, Eze ndi eze
Okwerrenkwa mme nkwa le
Chukwu ka’dibia
uzo na kpu nwa
nara ekele, nara otuto
interlude:
you are the God who never fails and changeth not

sole: eh Odogwu o
all: Nara ekele,
Adlib: You are God o
nare otuto,
adlib: You are my King
Eze ndi eze
adlib: glory honour
Okwerrenkwa mme nkwa le
adlib: King of Kings
Chukwu ka’dibia
adlib: Lord of Lords
uzo na kpu nwa
adlib: mighty healer
nara ekele, nara otuto
adlib: Jesus

Okwa gi bu chi n’eme mma
okwa gi bu agbakwuru ezuruike
okwa gi bu chi nji emeonu
nara ekele anyi n’bu chukwu o oh oh
ekene, otuto, ojijamma
Ka anyi n’enye gi
eh eh eh

chorus
sole: Eh eh we praise you
all: Nara ekele, nare otuto, Eze ndi eze
Okwerrenkwa mme nkwa le
Chukwu ka’dibia
uzo na kpu nwa
nara ekele, nara otuto
interlude:
you are the God who never fails and changeth not

Lion of Judah, Jehova Jireh
Odogwu (3x)
Onye n’eyi udo
onye n’abia oso
ah ah ah
we praise you
n’ara ekene, take all the glory
odogwu eh, mighty God
King of kings, my provider
n’ara Otuto mo o


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  

More Lyrics Featuring this Artiste:

Tags:
· · · · ·

Naija music fanatic!!! Founder of FreeNaijaLyrics.com. Follow me on twitter: @repnaijaartists and @freenaijalyrics . Find me on instagram: @freenaijalyrics . Catch me on the dance floor if you can! #IntermediateStepper

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *