Lyrics: Mastah Deg – Ife A O Bu Egwu

Views: 549


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  

Download

Verse 1
First of all m bidogodi then m feel ehh myself..
Tinye my feautures on a mirror then m kili e myself
Ha si m inyiii timberlake mba enyi m timbalands
kponye ndi amosu aa wif ma shoes odogwu tibanye….
Agakwa na side with inwe onye nsu…Haa gbaaa uta o ma enwete m
jehova bu onye m so…
Okoko for christ o nwuru onunu muwaa ada baaa
oshiii e ike n’enugu nwanne m nwoke muwaa alaa aba…
Yeah, I ka na aju ma o ga aba??
oshiii e ike n’enugu nwanne m nwoke muwaa alaa aba…(Repeat x2)

Verse 2
Boys agbakata mbo..mbo wee gbakaaa
hustle crazy,fingers broken..yelu oye lyk our pockets…adua ya dua dua
money the only swift tailor
building up in sin city to be the only holy Mayor…
Lecture notes on the fingers of these hustlers
but these nails have gotten tooo strong men a ga hammer kwa??..
I hope ha makwaa
infact ha ma taaa
Lil’ wayne no worries hakuna matata….
Lil’ wayne no worries hakuna matata (repeat x2)

Verse 3
Bakassi boyz turu down one day n’ogbe mma chatakwa m red akpogide m n’obe
scared as hell, I probably lost ma breath
e zuluu m anu no n’ite before m gabbaaa church..
Ten years don go anyi n’ ile ka bu ofu
emeee njo before ejeee uka
ekwensu a na api anyi remote
….oluwa zoputa m muwa nwurugodi DSTV…
Awu m dstv, I mean the devil is way too broke Probably watchin’ Free to air and shit, am exclusive, Ihe Big Boy Nna ka m fuwaa godi one time ighotala…..

Verse 4
Eziokwu amaka, ma nigga asi ajoka needs botox on its face with a lil’ Pancake
maka boys yeelu gi ha yeelu gi asi…I kooo one time ka onye agbalu laughing gas
No2 kaa ukwu toolz
i mean this Nigga open nyash nyuputa Co2
one time for ma hommies ndi si otu maka na O soso n’ime church ka ha adiro abu onye usher (osha)….Ighotago??….

Outro
Ighotago??, ngwa o buru na ighotaa nwenieee aka gi enu ka m fu ndi ma akwukwo….
Ehee I ma akwukwo bia ka anyi gaa na nke steve ka m gonye gi digestive na I ma akwukwo….
Nnaa Spane O egwu ka m na
Egwu


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  
Tags:
· ·

Naija music fanatic!!! Founder of FreeNaijaLyrics.com. Follow me on twitter: @repnaijaartists and @freenaijalyrics . Find me on instagram: @freenaijalyrics . Catch me on the dance floor if you can! #IntermediateStepper

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *