Lyrics: Rubikon – Aga Aga

Views: 960


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  

Download

Intro
Iji naira, rubikon,rubikon

Chorus
Aga aga (aga aga)
Aga aga (aga aga)
Akwa ngafelu usa aka Ana Ada.

Aga aga (aga aga)
Aga aga (aga aga)
Akwa ngafelu usa aka Ana Ada.

Onye na enyo,(ehh!) Onye na enyo,(ehh!)
Onye na esomu ka mbu jeso.
Onye na enyo,(ehh!) Onye na enyo,(ehh!)
Onye na esomu ka mbu jeso.

Verse 1
Black stylun jigodu nwayo
Drug baron Gini di na nylon
Ibi na safari ka ututu adi GI ka abani ka
Ijiri abali goru bugari wee doruzia na iru bacony
Putagodi Kam fu GI anugu oyiri GI Miami
So chi magodu na Eji page mu merunu wage
Onye ori siri nagwode
Maka osuru laa na oge
Ibu aka ochie ka ina akpa oke
Oso GI nwanne iburu onye Eze.
Iyi gucci na uchichi
Biko nyetu mu efe
Ibu onye Eze Ebe ibi
Ka iji uchichi buru pigeon
(uh!)
Onye ochi ifuru niru ochi
Mgbe mbidoro ima otu odi
Ikporo mu asi ka bakasi
Maka Eji ego meru hanki
Isi na mdika Eze ndi ka
Ichoro ikwanyemu na isi aja

Chorus
Aga aga (aga aga)
Aga aga (aga aga)
Akwa ngafelu usa aka Ana Ada.

Aga aga (aga aga)
Aga aga (aga aga)
Akwa ngafelu usa aka Ana Ada.

Onye na enyo,(ehh!) Onye na enyo,(ehh!)
Onye na esomu ka mbu jeso.
Onye na enyo,(ehh!) Onye na enyo,(ehh!)
Onye na esomu ka mbu jeso.

Verse 2
Ojikwnu GI na onu
Ichoro ijiri onu buomu oru
Isi na idanyeru na ime oku wee kpuru icheke oku na ime onu
Isirimu bikonu ndo
Iche na mbidoro ebido
Ikwa IFE inuru meregi ikoo
Onye ogbi noru na ele
Onye isi noru na ege
Onye Eze ifurum na Eze
Isirimu putanu na iro
Nkem ji digodi iche abia na echiche abum ichie
Onye ujo jugodu DJ
Maka ejim edemede
Isrimu rubikon kee Ebe ino
Ka isirimu rubikon keezi
Ubu oke mmiri ka ibu submarine
Isi na oke mmiri abata go na ime ILO
Ohanaeze ima ndi Ana Eze
Ka iga abuzi dimkpa gbaru Ga zoo
Ima na igbo karumu obi
O so mu nozi na iro mgbe mmriri soro

Chorus
Aga aga (aga aga)
Aga aga (aga aga)
Akwa ngafelu usa aka Ana Ada.

Aga aga (aga aga)
Aga aga (aga aga)
Akwa ngafelu usa aka Ana Ada.

Onye na enyo,(ehh!) Onye na enyo,(ehh!)
Onye na esomu ka mbu jeso.
Onye na enyo,(ehh!) Onye na enyo,(ehh!)
Onye na esomu ka mbu jeso

Outro
Iji naira
Rubikon
Rubikon
Nwanne Kam kpokwa ya ozo
Nna zimbo
Ka mweru opportunity a kelee mmadunile inu
Nna bugy nna afukwa GI na Ghana mana onwero nna afukwagi na Ghana Ebe ipasa
Nature muwa fukwara GI too
Ndi onyokomita
Ana enyo
Kee ife ichoro ifu
Ichoro ifu Gini di okpa
Kee ife ichoro ifu
Iji nairi


  •  
  •  
  •  
  •  
  •  
Tags:
· ·

Naija music fanatic!!! Founder of FreeNaijaLyrics.com. Follow me on twitter: @repnaijaartists and @freenaijalyrics . Find me on instagram: @freenaijalyrics . Catch me on the dance floor if you can! #IntermediateStepper

Comments

  • Omg yessss love this, keep the good igbo rap coming !!!

    Vivian December 14, 2013 9:49 pm
  • That’s a jam!

    zimbocrix November 26, 2014 9:01 am

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *